AKỤKỌ ỤGHA NWERE IKE IBUTE AGHA NKE UGBORO ATỌ – SOYINKA 

0
Professor-Wole-Soyinka
Professor-Wole-Soyinka

Otu onye eji ide akwụkwọ mara n’ala anyị bụ Ọkammụta Wole Soyinka ekwuola n’akụkọ ụgha nwere ike ibute agha nke ugboro atọ. Nwaamadị a kwuru na e kwesiri ihu akụkọ ụgha ka esi hụ ohi.

Soyinka kwuru nke a na nzụkọ banyere akụkọ ụgha na-aga n’ihu ụgbụ a. Otu onye nọchitere anya INEC na mmemme ahụ bụ maazị Festus Okoye bụkwa onye bụ onye kọmishịọna INEC n’ala anyị kwuru n’akụkọ ụgha ga-ebutere ntuliaka elu a ga-eme n’ala anyị aka mgba ma gwa ndị nche nọ n’ala anyị ka ha mụrụ anya.

Okoye gara n’ihu kwuo n’ala anyị nwere ọtụtụ ndị iwe na-ewe nakwa ndị nwere ebumnuche dị iche iche. Ọ gwara ndị mmadụ ka enwee ndiiche n’ihe ha ga-ekwenye na ya na nke ha n’agaghị ekwenye na ya.

Ọ gwara ndị nchekwa dị n’aka n’ala anyị ka ha nọrọ na nche oge niile.

Ọ gwara INEC dịka òtù nọrọ onwe ya ka ha na ndị mmadụ n’akparịta oge niile. O kwuru na nke a ga-eme ka ahapu inwe ohere maka akụkọ ụgha.

 

TRANSLATION

Nobel Laureate, Prof. Wole Soyinka has said that fake news may cause 3rd World War.

Speaking at the ongoing conference on fake news, the erudite professor warned that fake news should be treated as a crime.

INEC representative, Festus Okoye, a National Commissioner, posited that fake news constitutes a danger to the forthcoming general elections and therefore stressed the need for the security operatives to be watchful.

Okoye also noted that the country has an army of angry people with different agenda. The way out, he said as a people, we should be able to draw a line between what to believe and what not to believe.

On the side of the security, he urged them to be watchful and be proactive as space is amorphous.

He also urged INEC as a  commission to interact with people through regular press briefing so as to address issues as they come up so as not to create space for peddlers of fake news.

 

Subscribe To Our Youtube

AHAPỤ A ZARA

Please enter your comment!
Please enter your name here