OKOROCHA GWARA OSHIOMHOLE: MATA KA ESI EKWU OKWU

0
Rochas-Okorocha 5

Aka na-achị steeti Imo bụ Rochas Okorocha agwala onyeisioche òtù pati APC n’ala anyị bụ Adams Oshiomhole ka ọmụta ka esi ekwu okwu bụkwa nke ga-ewtara pati ha ụgwụ.

Okorocha kwuru nke a mgbe ọ n’abara Oshiomhole maka ihe ndị o kwuru gbasara ụfọdụ ndị ndụ pati ahụ.

N’ozi onye odeakwụkwọ ụkwụ ya bụ Sam Onwuemeodo depụtara, Okorocha gwara Oshiomhole ka ọmụta ihe site n’aka onyeisiala bụ  Muhammadu Buhari.

 

TRANSLATION

The Governor of Imo State, Rochas Okorocha has said the National Chairman of the All Progressives Congress, APC, Adams Oshiomhole needs to learn how to talk in a way that will dignify the party.

Okorocha said this while lambasting the APC Chairman over his comments against some leaders of the ruling party.

In a statement by his Chief Press Secretary, Sam Onwuemeodo, the governor urged Oshiomhole to learn from President Muhammadu Buhari.

Subscribe To Our Youtube

AHAPỤ A ZARA

Please enter your comment!
Please enter your name here