CAF EKWUOLA EBE A GA-AMA AKA IKO MBA AFRIKA NKE AFỌ 2019

0
CAF

Onyeisi òtù egwuregwu bọọlụ mba South Africa bụ Danny Jordaan ekwuola n’òtù na-ahụ maka egwuregwu bọọlụ na mba Afrika bụ ‘Confederation of African Football’ (CAF) chọrọ ka mba South Africa bụrụ obodo ga-ahazị iko mba Afrịka nke afọ 2019.

CAF nọrọ na ngwụcha izu ụka gara aga napụ mba Cameroon ohere ịhazị egwuregwu a n’ihi oge ha n’egbu ikwado maka nke a. CAF na-elezi South Africa ịnọchị Cameroon ihazi nke a.

Ozi kwuru n’òtù na-ahụ maka egwuregwu bọọlụ na mba South Africa ga-ahụ ndị ọchịchị mba ahụ tupu ha anabata nke a.

Ọ bụ na mba South Africa ka emere nke afọ 2013 bụkwa nke Naijiria butere iko ahu. Nke afọ 2019 ka a ga-eme site n’abalị ịrị na ise nke ọnwa Jụn ruo abalị ịrị na atọ nke ọnwa Julaị.

 

TRANSLATION

South African Football Association president Danny Jordaan has confirmed that the Confederation of African Football wants South Africa to step in as hosts of the Africa Cup of Nations 2019.

CAF stripped Cameroon of the AFCON 2019 hosting rights at the weekend due to delays in preparing for the continental showpiece, and the continental football governing body is now seemingly now eyeing South Africa as a replacement.

The report also revealed that SAFA would meet the South African government first before making a decision on whether to accede to the request.

South Africa last staged the Cup of Nations in 2013 which was won by Nigeria. The 2019 event is scheduled for June 15 to July 13.

 

Subscribe To Our Youtube

AHAPỤ A ZARA

Please enter your comment!
Please enter your name here