A GA-EME NTULIAKA MAKA ỌKWA GỌVANỌ NA MARCH 2, 2019 – YAKUBU

0
mamood

Onyeisioche maka òtù na-ahụ maka ime ntuliaka elu n’ala anyị (INEC) bụ Mamood Yakubu ekwuola na a ga-eme ntuliaka maka ọkwa gọvanọ n’ala anyị na abalị abụọ nke ọnwa Machị n’afọ 2019.

Mamood kwụrụ nke a taa n’Abuja mgbe ya na ndị Kọmịshịọna òtù na-enwe nzụkọ .

INEC zịpụtakwara ozi a na igwe nzịrịta ozi ọlọrọ ọhụrụ ha bụ Twitter.

 

the Area Council elections in FCT will hold on 2nd March 2019 along with d Governorship and State Assembly elections. Party primaries for the Area Council elections ended on 27th October 2018- INEC Chairman

— INEC Nigeria (@inecnigeria) November 21, 2018

Subscribe To Our Youtube

AHAPỤ A ZARA

Please enter your comment!
Please enter your name here