IHE ỌJỌỌ ISA NCHA NA-EBUTE N’AHỤ MMADỤ

0
BLEACHING

Isa ncha bụ mmadụ ime ka anụ ahụ ya gbanwee n’acha ihe ọzọ. Mmadụ isa ncha nwere ọtụtụ ọghọm ọ na-ebute n’ahụ mmadụ.

Ọtụtụ ndị ka ọ dị taa ewerela ncha mebisia anụ ahụ ha nwere. Ndị dị otu a chefụrụ na ka akị ịlụ si ada n’ọnụ abụghị ka o si atọ.

Isa ncha na-emebi anụ ahụ mmadụ, ọ na-eme ka mmadụ n’esi isi. Ọ bụghị naanị nke a . ọ na-eme ka mmadụ nwee ụcha abụọ.

Lee ihe onyonyo a ka ịmata ọghọm dị n’isa ncha.

 

I added a video to a @YouTube playlist https://t.co/hGn6SVgPOz #IheN’emeN’Obodo: ISA NCHA NA IHE ỌJỌỌ SI NA YA APỤTABleaching

— IsimbidoTv (@isimbidotv) November 8, 2018

Subscribe To Our Youtube

AHAPỤ A ZARA

Please enter your comment!
Please enter your name here