OKOROCHA EWESARALA UDENWA NA ARCHBISHOP IWE MAKA INYE UZODIMMA NKWADO

0
Okorocha-Rochas 1

Aka na-achị Steeti Imo bụ Rochas Okorocha nọrọ n’ubọchị Mọnde wesara onye chịbụrụ steeti ahụ n’oge gara aga bụ Achike Udenwa na Archbishop nke Owerri diocese bụ Reverend Anthony Obinna iwe na ha kpọrọ pati APC na Muhammadu Buhari asị.

Okorocha gakwara n’ihu kwuo na ha na-akwado Hope Uzodimma.

O boro archbishop Obinna ebubo ka o si nye captain Iheanacho na Goodluck Jonathan nkwado n’afọ 2015.

O bokwara Eze Cletus Ilomuanya na Ezekiel Izuogu ebubo na ha na-akwado Hope Uzodimma.

 

 

Punch

Subscribe To Our Youtube

AHAPỤ A ZARA

Please enter your comment!
Please enter your name here