NDI NNỌCHITE ANYA MMADỤ ịRị ịSịị NA-AKWADO IHAPU APC

0
APC LOGO

Ndị nnọchite anya rụrụ ịrị ịsịị na-akwado ihapu òtù pati APC maka enwetaghị ịkịkere ịlọghachị nke ugboro abụọ dịka ndị nnọchite anya na ntuliaka ime ụlọ pati ahụ mere .

Iwe ndị nnọchite anya a bụ n’ihi ka APC si hazie ntuliaka ime ụlọ ha bụkwa nke n’enyeghị ha ohere ịnweta ịkịkere maka ịbịaghachị nke ugboro abụọ dịka ndị nnọchite anya.

GUKWUO: ỤLỌIKPE ANAALA FAYOSE N’AKAEBE N’ỌNỤ EGO DI NDE NAịRA ịRị ISE

Akụkọ anyị nwetara kwuru n’ụfọdụ n’ime ndị nnọchite anya a ga-ebido taa nye akwụkwọ gosịrị na ha esozighị na pati ahụ ọzọ.

Anyị ga-echeta na-otebeghị anya onyeisiala kpọrọ ndị nnọchite anya ndị a iwe n’ewe nzụkọ n’Abuja ka ha tinye mma ha n’ọbọ. Mana ka ọ dị ụgbụ a, nzụkọ ahụ amịtaghị mkpụrụ ọ bụla.

Subscribe To Our Youtube

AHAPỤ A ZARA

Please enter your comment!
Please enter your name here