BIYA EMERIELA NA NTULIAKA ONYEISIALA E MERE NA MBA CAMEROON

0
Paul-Biya

Paul Biya bụ onye gbara afọ ịrị asatọ na ise emeriela na ntuliaka elu  emere na mba Cameroon na abalị asaa nke ọnwa a.

Biya merịrị mmadụ asatọ ndị ọzọ ya na ha so zọọ ọkwa ahụ.

Nke a bụ nke ugboro asaa Biya na-achị mba Cameroon dịka onyeisiala. Biya nọ n’ọkwa ọchịchị obodo ahụ kamgbe 1982.

GUKWUO: NDI GỌVANỌ NỌ N’APC GA-EZUKO N’ABUJA ECHI MAKA IWEPU OSHIOMHOLE

A bịa na mba Afrịka, Biya bụ onye ọchịchị nke abụọ nọterela aka n’ọchịchị.

A ga-edu Biya n’ịyị ọrụ nke ugboro asaa n’abalị asaa nke ọnwa ịrị na otu dịka iwụ mba ahụ si kwuo.

Subscribe To Our Youtube

AHAPỤ A ZARA

Please enter your comment!
Please enter your name here