KA ESI EGBOCHI EHIE AFỌ (FIBROID)

0
fibroid

Lọọlọ 1, ekwuola ọtụtụ ihe gbasara ehie afọ. Ehie afọ bụ ọrịa n’enye ụmụ nwaanyị nsogbu n’ebe ọ dị ụkwuụ.

Ehie afọ emela ọtụtụ ụmụ nwaanyị enweghị mkpụrụ nke afọ taa. Nke a bụ n’ihi na ọ na-aga nọchie akpa nwa bụ ebe nwa kwesiri ịnọ.

Ya mere, lee ihe onyonyo a ka ịmata ka esi egbochi ehie afọ maka na mgbochi ọrịa ka ọgwụgwọ ya.

 

Subscribe To Our Youtube

AHAPỤ A ZARA

Please enter your comment!
Please enter your name here