ONYE NLEKỌTA ÒTÙ EGWU BỌỌLỤ MBA LIBYA AGBALA ARỤKWAGHị M

1
Abdel

Onye nlekọka òtù egwu bọọlụ mba Libya bụ Adel Amrouche agbaala arụkwaghị m n’ọrụ dịka ọ fọdụrụ mkpụrụ ụbọchị ole n’ole ka ha zụte ndị òtù egwụ bọọlụ ala anyị bụ ‘Super Eagles’ n’egwuregwu eji akwado maka ịkọ mba Afrika a ga-agba n’afọ 2019.

Ọ bụ ndị ‘Libyan Football Federation’ mere ka amata nke a n’ụbọchị Wednezde.

GUKWUO: KEDỤ OTU OMENALA Ị GA-ACHỌ KA EMELAA N’ALA IGBO?

Amrouche gwara ndị ntọ akụkọ na ya anabataghị ọnọdụ enyere ya gbasara ndị ọ na-elekọta.A chọpụtakwara na ndị Libya jị ya ụgwọ bụkwa nke ha na-akwụbeghị ya.

1 ikwu

Subscribe To Our Youtube

AHAPỤ A ZARA

Please enter your comment!
Please enter your name here