NAỊJịRịA CHỌRỌ ONYEISIALA AKỤNAỤBA DORO ANYA – OBASANJO

1
Olusegun-Obasanjo

Onye chiburu ala anyị n’oge gara aga bụ Olusegun Obasanjo agwala ndị ala anyị ka ha tulee ndị niile n’aputa maka ọkwa onyeisiala na ntuliaka a ga-eme n’afọ 2019, ma kwuo na ihe ala anyị chọrọ ụgbụ a bụ onyeisiala akụnaụba doro anya.

Obasanjo kwuru nke a na mmemme kwa afọ ndị otu ụka ‘Foursquare Gospel Church of Nigeria’ hazirzi na Legọs.

Ọ gara n’ihụ kwuo na ọ bụrụ n’ala anyị chọrọ ịga n’ihu, akụnaụba, okwukwe na ọchịchị ga-agakọ.

1 ikwu

Subscribe To Our Youtube

AHAPỤ A ZARA

Please enter your comment!
Please enter your name here