UGWUANYI EMERIELA MAKA IJI AHA ÒTÙ PATI PDP DỌỌ ỌKWA GỌVANỌ NA STEETI ENUGU

0
ifeanyi-ugwuanyi

E nwere ọṅụ na steeti Enugu n’ụbọchị Sọnde dịka aka na-achị steeti ahụ bụ Ifeanyi Ugwuanyi nwetara mmeri dịka onye ga-eji aha òtù pati PDP dọọ ọkwa gọvanọ nke ugboro abuọ.

GUKWUO: AMBODE NA SANWO-OLU: UGO EBERELA NA MGBAGBỤ  

Nke a bụ nke mbụ ya kamgbe steeti ahụ bidoro, naanị ótù onye iputa na ntụliaka onye ọgaara. Ntụliaka onye ọgaara a bụ nke INEC hụrụ na ọ gara nke ọma.

Ugwuanyi bụ onye ga-eji aha PDP dọọ ọkwa gọvanọ na ntuliaka elu a ga-eme n’ọnwa abụọ n’afọ ọzọ.

 

Subscribe To Our Youtube

AHAPỤ A ZARA

Please enter your comment!
Please enter your name here