E NWEGHị MGBE ANWỤCHịRị M MAKA IMEFU DỌLA ADIGBOROJA NA MBA AMERIKA – SANWO-OLU

0
Babajide-Sanwoolu

Onye na-aputa izọ ọkwa gọvanọ na steet Legọs bụ Jide Sanwo-Olu ekwuola na e nweghị mgbe anwụchịrị ya na mba Amerika maka imefu dọla adigboroja. Ambode nọrọ n’ụbọchị Sọnde mgbe ọ na-ezisara mba ụwa ozi kwuo na-anwụchịrị Sanwo-Olu n’oge gara aga maka imefu dọla adigboroja na mba Amerika.

GUKWUO: AMBODE NA SANWO-OLU: UGO EBERELA NA MGBAGBỤ  

Sanwo-Olu kwuru na ya agbagharala Ambode dịka ha na-akpado maka ime ntụliaka onye ọgaara n’ubọchị Mọnde iji mata onye ga-eji aha òtù pati APC dọọ ọkwa gọvanọ na steeti Legọs.

Sanwo-Olu gakwara n’ihu kwuo na eweghị mgbe ya gara na ‘Gbagada General Hospital’ inara ọgwụgwọ maka isi mgbaka.

Subscribe To Our Youtube

AHAPỤ A ZARA

Please enter your comment!
Please enter your name here