OSUN 2018: NSC AGWALA PATI DỊ ICHE ICHE KA HA HAPU IKWADO ỌGBAGHARA

0
INEC-BALLOT

N’ihi ntuliaka elụ a ga-eme na steeti Osun echi bụ Satọdee, otuNigeria Civil Society’ (NCS)  agwala pati dị iche iche ka ha gbaara ọgbaghara nakwa ịkwado ọgbaghara ọsọ mgbe a na-eme ntuliaka elu nakwa mgbe e mechara ya.

Onye na-achịkọta ndị otu a bụ Mazi Clement Nwankwo rịọrọ  arịrịọ a n’ụbọchị Fridee n’Osogbo mgbe ya na ndị ntọ akụkọ na-akparịta.

GUKWUO: EKERESIMESI: ỌCHICHI ETITI CHỌRỌ IBELATA ỌNỤ AHỊA OSIKAPA

Nwankwo gwakwara ndị nche nọ na steeti ahụ ka ha dị njikere ma nwụchie onye ọ bụla n’ere maọbụ n’azụ votu.

Ọ rọkwara INEC ka ọ gbaa mbọ hụ na ndị nwere nkwarụ tụrụ votu.

Nwankwo kelere ụlọ ọrụ INEC maka ikesa ihe nile eji eme ntuliaka gburugburu steeti ahụ.

Ọ gwakwara INEC ka ọgbaa mbọ hụ na ntuliaka ahụ gara nke ọma n’enweghị nrụrụaka ọ bụla.

Subscribe To Our Youtube

AHAPỤ A ZARA

Please enter your comment!
Please enter your name here