Ụmụaka nwere naanị nne maọbụ nna

Ụmụaka nwere naanị nne maọbụ nna

Presenter: Chidiebere Ugboaja, Doris Onu

A bịa n’ala anyị ka ọ dị taa, e nwere ọtụtụ ụmụaka nwere naanị nne maọbụ nna. Nke a pụtara na ụfọdụ ụmụaka, ọ bụ naanị nne maọbụ nna zuru ha. E nwere ọtụtụ ihe na-ebute nke a. E nwekwara ọtụtụ ọghọm dị na nke a?  Kirie ihe onyonyo a ka ịmata.

Subscribe To Our Youtube

AHAPỤ A ZARA

Please enter your comment!
Please enter your name here