Ụgwọ isi nwaanyị n’ala Igbo na nke ndị mba mmịrị

0

Ụgwọ isi nwaanyị n’ala Igbo na nke ndị mba mmịrị

Presenter: Chinwe Ebili, chidiebere ugboaja
Guest: Ngozi Macpepple

Ndị Igbo ka a ma dịka ndị na-ana oke oge n’isi nwaanyị. Ọ bụghị naanị ndị Igbo, e nwekwara ndị agbụrụ ọzọ, bụkwa ndị na-ana oke oge n’isi nwaanyị. Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ihe banyere oke ụgwọ isi nwaanyị nke ndị Igbo na nke ndị mba mmịrị.

Subscribe To Our Youtube

AHAPỤ A ZARA

Please enter your comment!
Please enter your name here