Oke Ego isi Nwaanyị n’ala Igbo

Oke Ego isi Nwaanyị n’ala Igbo

Presenter: Ifeoma Odukwe, Isaac Chima
Guest: Christian Paul

A bịa n’ụfọdụ ebe n’ala Igbo, ego a na-akwụ n’isi nwaanyị erika. Nke a emeela ka ọtụtụ ụmụ agbọghọbịa ghara ilu di. Gịnị bụ oke ego isi nwaanyị n’ala Igbo? Kedụ ọghọm nke a na-ebute n’ebe ụmụ agbọghọbịa rurule ilu di nọ? Kedụ ka a ga-esi kwụsị ma ọ bụ belata ya? Kirie ihe onyonyo a ka ịmata.

Subscribe To Our Youtube

AHAPỤ A ZARA

Please enter your comment!
Please enter your name here