Mmetọ Ọgwụ na Ọghọm dị na ya

Mmetọ Ọgwụ na Ọghọm dị na ya

Presenter: Ifeoma Odukwe, Kingsley Imo
Guest: Sir Akwarandu

Ka ndị mmadụ si emetọ ogwụ n’ala anyị ugbu a nweziri ka ọ dị, ọkachasị n’etiti ndị ntorọbịa. Kedụ ọghọm nke a na-ebute n’ahụ mmadụ nakwa n’ala anyị? Kirie ihe onyonyo a ka ịmata.

Subscribe To Our Youtube

AHAPỤ A ZARA

Please enter your comment!
Please enter your name here