Ka esi edozi ụlọ

0

Ka esi edozi ụlọ

Presenter: Chinwe Ebili
Guest: Ngozi Macpepple

E nwere ụzọ dị iche iche esi edozi ụlọ izi mee ka ebe niile maa mma ile anya. Odoziakụ Ngozi Macpepple bụ ọkaibe n’ihe banyere ka esi edozi ụlọ ma chọọ ya mma. Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ihe o nwere ịkwụ maka idozi ụlọ.

Subscribe To Our Youtube

AHAPỤ A ZARA

Please enter your comment!
Please enter your name here