Ihe banyere Mr. P, Charly Boy na Regina Daniels

0

Ihe banyere Mr. P, Charly Boy na Regina Daniels

Presenter: Edom Ikechukwu

Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ka iwe si ewe Mr. P maka foto ya nke ndị Angola na-anataghị ike n’aka ya tupu ha etinye ya ebe ha tinyere ya. Charly Boy nwere ihe o kwuru banyere imepe redio nke ndị Fulani. Reno Omokri nwekwara ihe o kwuru banyere alụmdị na nwunye nke Regina Daniels na Ned Nwoko. Kirie ihe onyonyo a ka ịmata ha n’uju.

Subscribe To Our Youtube

AHAPỤ A ZARA

Please enter your comment!
Please enter your name here