Akụkọ banyere Seun Kuti na ndị SARS, Teni na Niniola

0

Akụkọ banyere Seun Kuti na ndị SARS, Teni na Niniola

Presenter: Edom Ikechukwu

E nwere nnọọ ọtụtụ akụkọ ndị na-agagasị n’ala anyị n’ihe banyere ndị SARS. Nwaamadị Yoruba ama nke ọma na-agụ egwu bụ Seun Kuti ekwuola ihe ọ chọrọ ka ọchịchị etiti mee ndị SARS. E nwekwara ihe Teni kwuru banyere nwanne ya bụ Niniola na ka o si kụziere ya egwu. Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ka o si afịọ.

Subscribe To Our Youtube

AHAPỤ A ZARA

Please enter your comment!
Please enter your name here