Ụfọdụ ihe ndị mmadụ mere mgbe ọ bụ nwata

Ụfọdụ ihe ndị mmadụ mere mgbe ọ bụ nwata

Presenter: Edom Ikechukwu

E nwere nnọọ ụfọdụ egwuregwu ndị e ji mara ụmụaka n’oge ochie. Ụfọdụ ha ka ụmụaka agba ọhụrụ na-amaghị maka ya. Ọ bụ ndị okenye ga aghọta ụfọdụ egwu ndị ahụ. Kirie ihe onyonyo a ka ịkpọla uche gị azụ ka ọ naara adịbụ na mgbe gboo, mgbe elu ka bụ ala ọsa.

Subscribe To Our Youtube

AHAPỤ A ZARA

Please enter your comment!
Please enter your name here