Ọghọm dị n’ụmụ akwụkwọ ndị nwoke na ndị nke nwaanyị ịbị n’otu ụlọ

Ọghọm dị n’ụmụ akwụkwọ ndị nwoke na ndị nke nwaanyị ịbị n’otu ụlọ

Presenter: charles ikwuegbu

A bịa na mahadum ọ bụla, e nwere ụlọ nke mahadum rụrụ, bụkwa nke ụmụ akwụkwọ na-ebi na ya. Mana mgbe ụfọdụ, ụmụ akwụkwọ na-ahapụ ụlọ a nke mahadum wepụtara ha ma gaa bịrị ebe ọzọ. Mgbe ụfọdụ, ụmụ akwụkwọ ndị nke nwoke na ndị nke nwaanyị na-aga bịrị n’otu ọnụ ụlọ. Kedụ ọghọm dị na nke a? Kirie ihe onyonyo a ka ịmata.

Subscribe To Our Youtube

AHAPỤ A ZARA

Please enter your comment!
Please enter your name here