EFCC, Speed Darlington, Bobrisky na ndị òtù nzuzo

EFCC, Speed Darlington, Bobrisky na ndị òtù nzuzo

Presenter: charles ikwuegbu

Ka ọ dị ugbu a, EFCC nọ na-anwụchị ndị na-egwu chamdum n’igwe ịntaneti. Speed Darlington nwekwara ihe ọ na-ekwu banyere Bobrisky n’ihe banyere ime ejije. E nwekwara akụkọ banyere ndị òtù nzuzo na ihe ndị ọzọ. Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ka ihe ndị a sị afịọ.

Subscribe To Our Youtube

AHAPỤ A ZARA

Please enter your comment!
Please enter your name here