Ọchịchi steeti na nke lokalụ gọmenti

Ọchịchi steeti na nke lokalụ gọmenti

Presenter: Eze Ejiofor, Christian Akuneme, Kingsley Imo

Kedụ ọrụ dịịrị ọchịchị steeti na nke lokalụ gọmenti n’ebe ndị a na-achị achị nọ? Kedụ ihe jikọrọ ọchịchị steeti na nke lokalụ gọmenti? Kedụ ka ọchịchị steetị sị akpụla mbọ lokalụ gọmenti na-agba ị hụ na ndụ ndị nọ n’ime ime obodo gbanwere? N’etiti steeti gọmenti na lokalụ gọmentị, kedụ onye na-emegbu ibe ya? Kirie ihe onyonyo a ka ịmata.

Subscribe To Our Youtube

AHAPỤ A ZARA

Please enter your comment!
Please enter your name here