Nsogbu ndị daputara ka e mechara ntuliaka 2019

Nsogbu ndị daputara ka e mechara ntuliaka 2019

Presenter: Vincent Nchedochukwu, Christian Akuneme

Dịka ntuliaka elu nke afọ 2019 bịarala na ngwụcha n’ala anyị, e nwere ọtụtụ nsogbu ndị daputaranụ. Ụfọdụ steeti di iche iche n’ala anyị ka ntuliaka ha n’ezughị oke. Ntuliaka nke afọ a juputara n’ọgbaghara, ịgbụ mmadụ nakwa ezughị oke. Kedụ ụfọdụ nsogbu ndị a daputaranụ? Kedụ steeti ndị o metutara? Kedụ ka otu na-ahụ maka ntuliaka n’ala anyị bụ INEC ga-esi gboo nsogbu ndị a? Kirie ihe onyonyo a ka ịmata.

Subscribe To Our Youtube

AHAPỤ A ZARA

Please enter your comment!
Please enter your name here