Maka ndị gbara ọsọ ize ndụ n’ala anyị

Maka ndị gbara ọsọ ize ndụ n’ala anyị

Presenter: Eze Ejiofor, Christian Akuneme

E nwere otụtụ ndị gbara ọsọ ize ndụ n’ala anyị. Nke a bụ n’ihi otu ihe ma ọ bụ nke ọzọ, ọkachasị ihe banyere nchekwa nke mmadụ na akụ na ụba. Kedụ ihe butere ọsọ a? Kedụ ka gọmentị sị eleta ha anya? Kedụ uche gọmentị gbasara ime ka ha laghachie azụ n’ụlọ ha dị iche iche? Kirie ihe onyonyo a ka ịmata.

Subscribe To Our Youtube

AHAPỤ A ZARA

Please enter your comment!
Please enter your name here