Maka ndị ga-achị ụlọ nzukọ omeiwu ala anyị

Maka ndị ga-achị ụlọ nzukọ omeiwu ala anyị

Presenter: Eze Ejiofor, Christian Akuneme

Dịka ntuliaka nke afọ a bịarala na mmechi, ihe ọ fọzịrị ugbu a bụ ịhọputa ndi isi ụlọ nzukọ omeiwu ala anyị. Kedụ ndị na-azọ ya bụ ọkwa? Kedụ ndị o nwere ike ị bụ? Dika e nwere mpaghara isii n’ala anyị, kedụ mpaghara ndị isi ndi a ga-esi pụta? Kirie ihe onyonyo a ka ịmata.

Subscribe To Our Youtube

AHAPỤ A ZARA

Please enter your comment!
Please enter your name here