Ikewapụta ndị uweojii nke Steeti

Ikewapụta ndị uweojii nke Steeti

Presenter: Eze Ejiofor, Christian Akuneme

A bịa n’ala anyị ka ọ dị taa, ọ bụ ndị ochịchị etiti na-ahụ maka ndị uweojii. Ma ka ọ dị ugbu a, ọtụtụ ndị na-ekwu ka enwe ndị uweojii nke steeti. Nke a ga-eme ka Steeti di iche iche n’ala anyị na-ahụzi maka ndị uweojii ha. Kedụ uru na ọghọm dị na nke? Kirie ihe onyonyo a ka ịmata.

 

Subscribe To Our Youtube

AHAPỤ A ZARA

Please enter your comment!
Please enter your name here