Ihe banyere nchekwa n’ala anyị

Ihe banyere nchekwa n’ala anyị

Presenter: Eze Ejiofor, Charles Ikwuegbu

Ihe banyere nchekwa bụ otu ihe na-echu ala anyị ụra n’ebe ọ dị ụkwuụ. Ndị mmadụ na-anwụzị ka ụmụ anụmanụ n’ala anyị ka ọ dị ugbu a. Kedụ ihe ndị ọchịchị na-eme banyere nke a? Kedụ ka a ga-esi kwụsị ihe banyere Boko Haram, ndị na-achụ ehi na ka esi egbu ndị ọrụ ugbo na mpaghara ụgwụ ala anyị? Kirie ihe onyonyo a ka ịmata.

Subscribe To Our Youtube

AHAPỤ A ZARA

Please enter your comment!
Please enter your name here