Ọgwụ Ike n’ebe ndị Ntorọbịa nọ

Ọgwụ Ike n’ebe ndị Ntorọbịa nọ

Presenter: Vincent Nchedochukwu, Charles Ikwuegbu

Ọgwụ ike bụ ihe jọgbụrụ onwe ya n’ebe ndị ntorọbịa nọ. Ọgwụ ike nwere ike ọjọọ ọ na-akpa n’ebe ụmụ okorọbịa na agbọghọbịa nọ. Kedụ ihe bụ ọgwụ ike? Kedụ ihe na-ebute ya n’ebe ndị ntorọbịa nọ? Kedụ ka a ga-esi kwụsị ya? Kirie ihe onyonyo a ka ịmata.

Subscribe To Our Youtube

AHAPỤ A ZARA

Please enter your comment!
Please enter your name here