Nchekwa na Gburugburu Ụlọakwụkwọ Ụmuaka

Nchekwa na Gburugburu Ụlọakwụkwọ Ụmuaka

Presenter: Vincent Nchedochukwu, Charles Ikwuegbu
Guest: Joseph Nwachukwu

Nchekwa bụ ihe dị oke mkpa na ndu mmadụ. Ebe ọ bụla a na-enweghị ezigbo nchekwa, ndu na akụnụba na ala n’iyi. N’ebe ụmụakwụkwọ nọ, nchekwa bụ ihe di oke mkpa na gburugburu ụlọakwụkwọ ha. Mana kedụ ka a ga-esi nweta ezigbo nchekwa n’ụlọakwụkwọ ụmụaka? Kirie ihe onyonyo a ka ịmata.

 

 

Subscribe To Our Youtube

AHAPỤ A ZARA

Please enter your comment!
Please enter your name here