Ihe banyere SARS na agwa ọjọọ ha na-akpaso ndị mmadụ

Ihe banyere SARS na agwa ọjọọ ha na-akpaso ndị mmadụ

Presenter: charles ikwuegbu, kingsley imo

A bịa n’ala anyị bụ Naịjirịa taa, e nwere ndị uweojịị a na-akpọ SARS bụkwa nke ọchịchị etiti nwe. Agwa ọjọọ ndị SARS na-akpa nwezịrị ka ọ dị. Nke a emeela ka ọtụtụ ndị mmadụ jị chọọ ka ọchịchị etiti kposasịa ha. Kedụ agwa ọjọọ ndị a dị iche iche ndị SARS na-akpaso ndị mmadụ? Kirie ihe onyonyo a ka ịmata.

Subscribe To Our Youtube

AHAPỤ A ZARA

Please enter your comment!
Please enter your name here