Nicole Ozioma Banna

Nicole Ozioma Banna

Nicole Ozioma Banna bụ nwaada Igbo na-eme ihe ejije. O meela ọtụtu ejije n’asụsụ Igbo na asụsụ bekee. Ya na ọtụtụ ndị amaama na Nollywood arụkọkwala ọrụ. Isimbido TV gbara ya ajụjụ ọnụ. Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ka o si zaa.