Kedụ ihe mere ụfọdụ ndị mmadụ ji egbu onwe ha?

0

Kedụ ihe mere ụfọdụ ndị mmadụ ji egbu onwe ha?

A bịa n’ala anyị ka ọ dị taa, ka ụfọdụ ndị mmadụ si egbu onwe ha n’ụzọ dị iche iche nweziri ka ọ dị. Kedụ ihe na-ebute nke a? Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ uche ndị mmadụ gbasara nke a.