Ichie Obi .O. Eze

Ichie Obi .O. Eze

Ichie Obi .O. Eze bụ nwaafọ Igbo na-eme ihe ejije. O meela ọtụtụ ejije n’asụsụ Igbo na asụsụ bekee. Ya na ọtụtụ ndị amaama arụkọla ọrụ na Nollywood. Isimbido TV gbara ya ajụjụ ọnụ. Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ka o si zaa.