Chukwudumebi Obiakueze

Chukwudumebi Obiakueze

Chukwudumebi Obiakueze bụ nwaanyị ama nke ọma n’ihe banyere ịgụ egwu. Nwaada a bụ ọkaibe n’ihe banyere ịgụ egwu. Ọ na-agụ egwu na-emetụta na mmụọ. Kirie ihe onyonyo a ka ịmata ọtụtụ ihe banyere ya.