Ajụjụ ọnụ nke Zainab Chinwe Egwuonwu

Ajụjụ ọnụ nke Zainab Chinwe Egwuonwu

Zainab Chinwe Egwuonwu bụ nwaada Igbo na-eme ihe ejije. O meela ọtụtụ ejije n’asụsụ Igbo na asụsụ bekee. Kirie ihe onyonyo a ka ịmata ihe ndị ọzọ banyere ya n’uju.