Ajụjụ ọnụ nke Tspize

0

Ajụjụ ọnụ nke Tspize

Tspize bụ nwaafọ Igbo ama nke ọma n’ihe banyere imepụta egwu. A bịa n’iti ịgba, nwaamadị a bụ ọkaibe. O nwere ụlọọrụ na-akụpụta egwu. Kirie ihe onyonyo a ka ịmata ọtụtụ ihe ndị ọzọ banyere ya.