Ajụjụ ọnụ nke Emelda Ezinne Remi (Mrs. Nigeria 2018)

Ajụjụ ọnụ nke Emelda Ezinne Remi (Mrs. Nigeria 2018)

Nwaada Igbo ji eme ọnụ bụ Emelda Ezinne Remi bụ onye nwetara ihe nrite nke “Mrs. Nigeria” nke afọ 2018. N’ajụjụ ọnụ a nke Isimbido TV gbara ya, o kwuru ọtụtụ ihe banyere onwe ya, ezinụlọ ya na ka o si nwete mmeri dịka “Mrs. Nigeria. Kirie ihe onyonyo a ka ị hụ ka o si gaa.