Achubadike Kingsley

0

Achubadike Kingsley

Achubadike Kingsley bụ nwaafọ Igbo na-eme ihe ejije. Ọ na-ede ejije ma na-atụzikwa aka n’ihe banyere imepụta ejije? Kirie ihe onyonyo a ka ịmata ọtụtụ ihe banyere ya n’ajụjụ ọnụ nke Isimbido TV gbara ya.