Onyeisi òtù egwuregwu bọọlụ mba South Africa bụ Danny Jordaan ekwuola n’òtù na-ahụ maka egwuregwu bọọlụ na mba Afrika bụ ‘Confederation of...
Category - Hot News
Hot News
Aka na-achị steeti Akwa Ibom bụ Udom Emmanuel ebola aka chịrbụrụ steeti ahụ n’oge gara aga bụ Godswill Akpabio ebubo maka ibute ọgbaghara bụkwa nke...
Chuks Abaja bụ otu onye soja ala anyị gbanarịrị agha ahụ ndị òtù Boko Haram busoro ha bụkwa nke bụtere ọnwụ ọtụtụ ndị soja n’okpuru ọchịchị...
Uche Nwosu nọrọ n’ụbọchị Tuzdee hapụ pati ya bụ APC ma banye na ‘Democratic Peoples’ Party’ (DPP). Nke a mere n’isi ọchịchị steeti ahụ dị...
Dịka ọchịchị ya nke ugboro abụọ bịarala na njedebe, aka na-achi Osun Steeti bụ Rauf Aregbesola ga-anọ n’ụbọchị taa nyefee ọkwa ọchịchị n’aka Gbeyega...
Otu onye omeiwu aha ya bụ Ben Murray-Bruce agwala òtù ndị na-ahu maka mpụ, iri ngarị n’ala anyị bụ EFCC na ICPC ka ha nyeghachie gọvanọ na-achị...
Òtù pati APC n’ala anyị ebidola ikwe ndị ala nkwa dịka ntuliaka nke afọ 2019 na-abịa nso. Ụgbụ a, ha na-ekwu okwu maka agba nke ọzọ ha. Ajụjụ...
Ihe rụrụ mmadụ ise nọrọ n’ụbọchị taa tufuo ndụ ha n’ụgbọelu nke kpọkara na mba Zimbabwe. Ihe mgberede a mere n’ụgwụ Majereje bụkwa...
Nwa mba France ama ama n’egwuregwu bọọlụ, bụkwa onye na-agbara Chelsea bọọlụ bụ Ngolo Kante abịanyela aka n’akwụkwọ ịnọ na Chelsea afọ ise ọzọ. Ọ bụ...
Onyeisioche maka òtù na-ahụ maka ime ntuliaka elu n’ala anyị (INEC) bụ Mamood Yakubu ekwuola na a ga-eme ntuliaka maka ọkwa gọvanọ n’ala anyị na...