Òtù na-ahu maka ime ntuliaka elu n’ala anyị bụ “Independent Electoral Commisssion” (INEC) nọrọ n’ụbọchị echi kwuo na òtù ndọrọndọrọ ọchịchị di iche iche ga-aga n’ihu...
Author - admin
Ndị òtù na-ahụ maka nyocha ihe mgberede nọrọ n’ụbọchị Mọnde kwuo na ahụla ozu nọ n’ime n’ebe ụgbọelu ahụ kwọ Emiliano Sala na onye ọkwọ ụgbọelu bụ David Ibbotson nọ...
Aka na-achị steeti Benue bụ Samuel Ortom ekwuola na ọchịchị etiti na-achọ iwepu ndụ ya. Ọ gara n’ihu kwuo na enwee ihe ọ bụla mere ya, na ọ bụ ọchịchị etiti ka a...
Onye ji aha òtù pati Allied Congress Party of Nigeria (ACPN), bụkwa onye buburu minista na-ahu maka agụmakwụkwọ n’oge gara aga bụ Oby Ezekwesili ekwuola na ya agaghị...
Pati APC na steeti Imo amabichiela aka na-achị steeti ahụ bụ Rochas Okorocha na pati ha. N’ozi ha n’ụbọchị Tọzdee, ha boro ya ebubo ma ime ihe ndị pati ahụ na...
Otu onye eji ide akwụkwọ mara n’ala anyị bụ Ọkammụta Wole Soyinka ekwuola n’akụkọ ụgha nwere ike ibute agha nke ugboro atọ. Nwaamadị a kwuru na e kwesiri ihu akụkọ ụgha...
Ozi òtù “Amnesty International” weputara boro ọchịchị etiti ebubo maka akwụsighị nsogbu dị n’etiti ndị ọrụ ugbo na ndị n’achụ ehi bụkwa nke butere ọnwụ ọtụtụ ndị ala...
EKERESIMESI: NDI UWEOJII NỌ NA STEETI ENUGU EWEPUTALA NỌMBA EKWENTI MAKA GBATA GBATA Ọ BỤLA
Ndị uweojii nọ na steeti Enugu nọrọ n’ụbọchị Tuzdee weputa nọmba ekwenti gbata gbata anọ nakwa igwe nzirita ozi ọlọrọ ọhụrụ ha iji mee ka inweta ndị otu ha di mfe n’oge...
Otu ụlọikpe nọ na steeti Osun nọrọ n’ụbọchị Mọnde tụọ otu onye nkụzi nke Mahadum Obafemi Awolowo bụ Richard Akindele mkpọrọ afọ abụọ maka ịchọ mmekọrita nwoke na nwaanyị...
NDI IGBO AGAGHI EKWE KA BUHARI NA APC GHỌRIA HA MAKA ỌKWA ONYEISIALA NKE AFỌ 2023 – ATIKU
Atiku Abubakar, onye buburu osote onyeisiala n’oge gara aga nakwa onye ga-eji aha PDP dọọ ọkwa onyeisiala n’afọ 2019 ekwuola na onyeisiala bụ Muhammadu Buhari na APC...