RUGA: IPOB emeela ngagharị iwe n’Ebonyi

0
IPOB EBONYI

 

IPOB EBONYI

Ndị òtù Indigenous People Of Biafra (IPOB), bụkwa nke maazị Nnamdi Kanu bụ onyeisi ha nọrọ n’ụbọchị Mọnde mee ngagharị iwe n’isi ọchịchị steeti ahụ dị n’Abakaliki.

Ngagharị iwe a bụ n’ihi RUGA, nke bụ ụkpụrụ ọchịchị etiti weputara inye ndị na-achị ehi ebe ha ga-anọ na-azụ ehi ha na steeti niile dị n’ala anyị.

Ọtụtụ ndị òtù IPOB na steeti Ebonyị jụrụ ihe ọ bụla gbasara inye ndị Fulani ebe ha ga anọ na-azụ ehi na steeti ahụ. Ha gwakwara ndị na-achị ehi ka fọdụrụ na steeti ahụ ka ha pụọ ozugbo n’egbughị oge.

Ụfọdụ ihe ndị ha dere n’akwụkwọ ha ji mee ngagharị iwe gunyere:

Anyị achọghị RUGA!

Anyị achọghị ịbụ ndị Fulani!

Ihe anyị chọrọ bụ nnwere onwe!

 

TRANSLATION

The Indigenous People Of Biafra (IPOB) under the leadership of Mazi Nnamdi Kanu Abakaliki Province Ebonyi State, today 29th day of July 2019 shutdown Abakaliki town with massive protest. Eastern Times gathered thay the protest was triggered based on the Ruga settlement requirements by the fulani community under the umbrella of Miyety Allah.

Hundreds of IPOB members in Ebonyi in totality rejects any ruga settlement for the Fulani herdsmen across Ebonyi, And also ordered the immediate vacation of those still settling in the state.

Subscribe To Our Youtube

AHAPỤ A ZARA

Please enter your comment!
Please enter your name here