NAFDAC amachiela ire Sniper n’ime ahịa na n’ụlọ ahịa

NAFDAC nọrọ n’ụbọchị Wenezde machie ire ọgwụ oke rie ọnwụ a kpọrọ Sniper n’ime ahịa na n’ụlọ ahịa n’ala anyị.

Ọ bụ onye daretọ NAFDAC na-ahụ maka (Veterinary Medicine and Allied Products Directorate) bụ dọkịnta Bukar Usman kwuru nke a n’ụbọchị Wenezde na ‘International Institute of Tropical Agriculture (IITA) nke dị n’ Ibadan.

Usman kwuru na Sniper abụghị maka mmadụ iji mee ihe n’ụlọ kama ọ bụ naanị maka ọrụ ugbo. Ọ gakwara n’ihu kwuo na iwu a ha nyere abụghị maka ịmachị ihe banyere imeputa Sniper, kama ọ bụ iji mee ka ọ bụrụ naanị ndị ọrụ ugbo ga-enweta ya.

Ọ rịọrọ ndị na-emepụta Sniper ka ha na NAFDAC rụkọọ iji kpochapụ Sniper ndị nọ n’obere iko bụkwa nke na-adịghị ọnụ ndị mmadụ na-egoro.

O kwụkwara na ọgwụ ọ bụla a na-eji eme ihe n’ugbo adighị mma ka ewebata ya n’ezinụlọ. O si na enwere ọgwụ ndị ọzọ dị mma eji achụ anwụta ọsọ.

 

TRANSLATION

The National Agency for Food, Drug Administration and Control (NAFDAC) has placed a ban on the sale of ‘sniper’ (insecticide) in open markets and supermarkets.

NAFDAC’s Director, Veterinary Medicine and Allied Products Directorate, Dr. Bukar Usman, who made this known on Wednesday at the International Institute of Tropical Agriculture (IITA), Ibadan said that the agency had asked agro-dealers to stop the sale of the product in open markets and supermarkets.

According to him, sniper is an agro-cultural product meant to be used only in the farms and not for households.

Usman maintained that the directive was not an outright ban of the product but a restriction of its use and availability to farms alone.

He also called on manufacturers and dealers to cooperate with NAFDAC to mop up the 100ml size of the product which was cheap and easily acquired, adding that all agro-chemicals meant for farms should not be used in households.

“There are appropriate products for the control of mosquitoes and other household pests” he added.

Subscribe To Our Youtube

AHAPỤ A ZARA

Please enter your comment!
Please enter your name here