CAN ekelela Onyeisiala na Mmeri o nwetara

CAN

Òtù jịkọrọ ndị ụka Kraist n’ala anyị bụ Christian Association of Nigeria (CAN) ekelela onyeisiala bụ Muhammadụ Buhari na mmeri o nwetara na ntuliaka e mere n’ọnwa gara aga.

Ndị isi òtù a bụkwa nke onyeisi ha n’ala anyị bụ Dr. Samson Olassupo Ayokunle na mmadụ rụrụ ịrị atọ n’ọnụọgụgụ gara hụ onyeisiala taa n’ụlọ ọchịchị ala anyị dị n’Abụja.

Mgbe ọ na-ekwu okwu ka ha hụchara onyeisiala, Ayokunle kwụrụ n’enweghị ihe mmabide ọ bụla mabidoro ha ịtụpụrụ onyeisiala ụkpa ekele.

Ọ rịọrọ onyeisiala ka ohie aka n’anya ma họrọ ndị bụ ọkaibe ya na ha ga-eso rụọ ọrụ ma kpee ekpere ka ala anyị nwee ezigbo mmepe n’oge ọchịchị ya.

 

TRANSLATION

The Christian Association of Nigeria ( CAN) has congratulated President Muhammadu Buhari over his victory at the presidential election, held last month.

The executive council of the association, numbering about 30 led by the president, Dr. Samson Olasupo Ayokunle met with the president at the State House, Friday.

Speaking after the meeting held behind closed doors, Ayokunle said the association was not under pressure to congratulate Buhari.

He urged the president to comb the entire nation to pick the best for his cabinet and prayed that country witness meaningful development under Buhari.

Subscribe To Our Youtube

AHAPỤ A ZARA

Please enter your comment!
Please enter your name here