Ọ bụrụ na I nweghị ọkụ eletrik, ọ bụghị nsogbụ ọchịchị etiti, nke a ka onye minita n’ahụ maka ọkụ eletri, ọrụ nakwa owuwu ụlọ bụ Babatunde Raji Fashola kwuru.

Fashola kwụrụ nke a mgbe na Wenezde mgbe ọ gara nzukọ nke Nextier n’Abuja. Ọ gwara ndi n’ege ya nti na e nwere nsogbu n’ebe ihe gbasara ọkụ eletrik nọ,  ma chetakwara ha n’ọbụghị nsogbu ọchịchị etiti ma ọ bụrụ na ndị ala anyị enweghị ọkụ ọkachasi kamgbe ọ bara n’aka ndị nkịtị.

 

TRANSLATION

If you don’t have electricity, it is not the Federal Government’s problem, the Minister of Power, Works and Housing, Babatunde Fashola, has declared.

Fashola, who disclosed this while speaking at the Nextier Power Dialogue on Wednesday night in Abuja, told his listeners that there were problems in the power sector, but reminded them that it was not the Federal Government’s problem if citizens in the country do not have electricity, especially since the sector was privatised.

Add comment

Your email address will not be published. Required fields are marked *

Isughari

ISI MBIDO UTUTU OMA NWAMGBOKWO OKOYE

K’ANYI KWURITA OKWU Twitter

Subscribe to Blog via Email

Join 131 other subscribers