OBINNA VICTOR NSOFOR BỤZI NWAAFỌ MBA ITALY

nsofor

Nwaafọ afọ ala anyị gbabụrụ òtù egbu bọọlu ala anyi bọọlụ n’oge gara aga bụ Obinna Victor Nsofor nọrọ n’ụbọchị Tụzdee gosi akwụkwọ gosiri na ọ bụzị nwaafọ mba Italy.

Nsofor gosiri nke a site n’igwe nzịrịta ozi ọlọrọ ọhụrụ ya bụ Instagram. O gosikwara akwụkwọ a site n’ihe onyonyo bụ ebe ọ n’akwọ ụgbọala .

GUKWUO: BUHARI EMELA NDI EFCC, NDI UWEOJII DIKA NKITA EJI EBUSO AGHA—FAYOSE.

Nsofor kelere chukwu maka ihe o mere ya nakwa ihu ya n’anya. O kelekwara ndị niile mere ka nke a bịa na mmezu ọkachasi nwunye ya.

Nwaamadi sunyere ọkpụ goolu ịrị na abụọ mgbe ọ na-agbara ala anyị bọolụ. Mana akpọghachibeghị ya azụ n’òtù egbu bọọlụ Super Eagles kamgbe afọ 2013.

 

TRANSLATION

Former Super Eagles player, Obinna Nsofor, on Tuesday, celebrated his newly acquired Italian citizenship.

On his Instagram, Nsofor shared a video of himself dancing while holding his new passport. There was also another photo of him behind the wheels of a car, still showing off his new passport.

Nsofor captioned the video and photo, “I want to thank God Almighty for doing this for me 🙏🏾 thank you Jesus for loving me so well🙏🏾 I also want to appreciate everyone that has helped me in one way or the other to achieve this, I’m grateful, and to my lovely queen @anastasija_radi thank you always for making me smile, I love you ❤️ io sono italiano 🇮🇹 #ovnitaliano #thanks #grateful#italiancitizen #blessed #ovn18″

Nsofor has scored 12 goals in 46 international matches for the Super Eagles but has not been considered for recall into the national team since 2013.

Subscribe To Our Youtube

AHAPỤ A ZARA

Please enter your comment!
Please enter your name here