Otu nwoke aha ya bụ Prince Owabie bụ onye Rumueperikom nke di n’okpuru ọchịchị Obio/Akpor, Rivers steeti, ka ndị uweojii nwụchiri maka ịgbụ nakwa ịlị enyi ya nwaanyị di ime n’ime ụlọ ya.

Dịka akụkọ si kwuo, o gbụrụ Ozige Nwabueze n’ụbọchị Sọnde ma lie ya n’otu ọnụ ụlọ ya bụkwa nke nọ n’ụzọ Ikwerre, Portharcourt. N’ụbọchị Tụzdee ka ndị uweojii nwụchịrị ya.

Onye a kpara arụ a gwara ụfọdụ ndị enyi ya ihe o mere bụkwa ndị gwara ndị uweojii maka ya. Ndị uweojii nwụchịrị ya ozugbo.

 

TRANSLATION

Prince Owabie from Rumueperikom community in Obio/Akpor Local Government Area of Rivers State was arrested by the Rivers state Police command for allegedly killing and burying his pregnant girlfriend inside his apartment.

According to reports, he killed Better Ozige Nwabueze on Sunday and buried her inside his one-room apartment around Wimpy Junction, by Ikwerre Road in Portharcourt. He was arrested on Tuesday, by policemen.

The suspect told some of his friends what he did and they alerted the police who moved in and arrested him.

Add comment

Your email address will not be published. Required fields are marked *

Isughari

ISI MBIDO UTUTU OMA NWAMGBOKWO OKOYE

K’ANYI KWURITA OKWU Twitter

Subscribe to Blog via Email

Join 131 other subscribers