NTULIAKA NKE AFỌ 2019 NA-OLILEANYA NDI NAIJIRIA

Abubakar

Dịka ntuliaka nke afọ 2019 na-abịa nso, ndị ala anyị bụ Naijiria enweela ọtụtụ olileanya dị iche ihe.  Otu pati dị iche iche aputala na-achọ ndị nkwado nakwa ndị ga-atunyere ha vootu.

Kedụ olileanya ndị ala anyị nwere n’ebe pati ndị a nọ? Kedụkwanụ maka ekwee nkwa emeghị eme nke ọchịchị nọ ụgbụ a? Kedụ ka ndị ala anyị ga-eji mata pati dị mma bụkwa nke ha ga-atunyere vootu ha?

Iji mata nke a na ndị ọzọ, kirie ihe onyonyo a.

 

Subscribe To Our Youtube

AHAPỤ A ZARA

Please enter your comment!
Please enter your name here